ńgàrá
ngàra
| Word | ngàra |
| Definitions | Noun 1.guy; showing off 2.To brag; boast |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
O ji ụgbọala ọhụrụ ya eme ngara.
O ji ụgbọala ọhụrụ ya eme ngara.
He shows off with his new car.
Ime ngara na-amasị ya.
Ime ngara na-amasị ya.
He likes showing off.
Ada na-eme ngara nke ukwuu.
Ada na-eme ngara nke ukwuu.
Ada shows off so much.
Nwunye Onyema na-eme ngara.
Nwunye Onyema na-eme ngara.
Onyema's wife shows off.
Ọ bụ onye ngara.
Ọ bụ onye ngara.
She is somebody who shows off.
Ihe mere o ji eme ngara bụ maka mma ya.
Ihe mere o ji eme ngara bụ maka mma ya.
The reason she shows off is because of her beauty.
Ada na-eme ngara nke ukwuu.
Ada na-eme ngara nke ukwuu.
Ada shows off so much.
Ihe mere o ji eme ngara bụ maka mma ya.
Ihe mere o ji eme ngara bụ maka mma ya.
The reason she shows off is because of her beauty.
Nwunye Onyema na-eme ngara.
Nwunye Onyema na-eme ngara.
Onyema's wife shows off.
Ime ngara na-amasị ya.
Ime ngara na-amasị ya.
He likes showing off.
Ọ bụ onye ngara.
Ọ bụ onye ngara.
She is somebody who shows off.
O ji ụgbọala ọhụrụ ya eme ngara.
O ji ụgbọala ọhụrụ ya eme ngara.
He shows off with his new car.
ǹgàǹgà
ǹgàǹgà
| Word | ǹgàǹgà |
| Definitions | Nominal Modifier 吉吉 1.an unpleasant behavior towards people as a result of feeling more important than others; arrogance |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Nganga nwoke ahụ fere ofe.
Nganga nwoke ahụ fere ofe.
That man's arrogance is excessive.
Ndị mmadụ kpọrọ ya asị maka nganga ya.
Ndị mmadụ kpọrọ ya asị maka nganga ya.
People hate him because of his arrogance.
Nganga nwoke ahụ fere ofe.
Nganga nwoke ahụ fere ofe.
That man's arrogance is excessive.
Akụnụụba ya mere ya onye nganga.
Akụnụụba ya mere ya onye nganga.
His wealth made him an arrogant person.
A chụrụ ya n'ọrụ maka nganga ya.
A chụrụ ya n'ọrụ maka nganga ya.
He was sacked from work because of his arrogance.
ókómókó
okomoko
| Word | okomoko |
| Definitions | Noun 1.ostentatiousness; pomposity; showy display; pride; 2.ostentatious; pompous; showy; flamboyant; prideful |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Ị bụ onye okomoko?
Ị bụ onye okomoko?
Are you a proud person?
Agaghị m atụnyere onye okomoko ahụ.
Agaghị m atụnyere onye okomoko ahụ.
I will not vote for that pompous person.
Emeka bụ onye okomoko.
Emeka bụ onye okomoko.
Emeka is a pompous person
Eji okomoko wee mara nwoke ahụ.
Eji okomoko wee mara nwoke ahụ.
That man is known for being pompous.
Okomoko na-amasị ya.
Okomoko na-amasị ya.
He likes being proud.
Etu o si eme okomoko na-ewe m iwe.
Etu o si eme okomoko na-ewe m iwe.
The way he is proud makes me angry.
Achọghị m ịlụ onye okomoko.
Achọghị m ịlụ onye okomoko.
I do not want to marry a proud person.