ágbànyèghì
agbànyèghì
Word | agbànyèghì |
Definitions | Conjunction 1.nevertheless; notwithstanding; regardless; despite |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
N'agbanyeghi nri niile anyị siri, nri ezughi.
N'agbanyeghi nri niile anyị siri, nri ezughi.
Food was not enough, despite all the food we cooked.
Ọ bịaghị, n'agbanyeghi na e nyere ya ego.
Ọ bịaghị, n'agbanyeghi na e nyere ya ego.
He did not come despite the fact that he was given transport fare.
Agbanyeghi na ike adịghị ya, ọ lụrụ ọgụ nke ọma.
Agbanyeghi na ike adịghị ya, ọ lụrụ ọgụ nke ọma.
He fought well despite being weak.
Agbanyeghị nkea, a ga m abịa.
Agbanyeghị nkea, a ga m abịa.
Notwithstanding, I will come.
Ọ tụrụ asị, n'agbanyeghi na a dọrọ ya aka na ntị.
Ọ tụrụ asị, n'agbanyeghi na a dọrọ ya aka na ntị.
He lied even though he was warned.
Agbanyeghi na ọ bụ efuruefu, ọ ka bụ nwa m.
Agbanyeghi na ọ bụ efuruefu, ọ ka bụ nwa m.
Despite being a prodigal son, he is still my child.
Ọ dị ike ọrụ agbanyeghi na ọ dara ngwụrọ
Ọ dị ike ọrụ agbanyeghi na ọ dara ngwụrọ
He is handworking despite being lame.
Ọ bụ ọgaranya agbanyeghị na ọ gụghị akwụkwọ.
Ọ bụ ọgaranya agbanyeghị na ọ gụghị akwụkwọ.
He is wealthy despite being an illiterate.
Chukwu hụrụ anyị n' anya agbanyeghi njọ anyị.
Chukwu hụrụ anyị n' anya agbanyeghi njọ anyị.
God loves us regardless of our sin.