Nkọwa okwu logo
Beta

lélį ányá

lelị̀ anya

Wordlelị̀ anya
Definitions

Active verb

浪錮目

1.look down on; underestimate; underrate

Related Terms
Word Stems

Examples

Ndị otu bọọlụ Naịjirịa lelịrị ndị otu bọọlụ Burundi anya.

Ndị otu bọọlụ Naịjirịa lelịrị ndị otu bọọlụ Burundi anya.

The Nigerian football team underrated the Burundi football team.

O lelịrị m anya.

O lelịrị m anya.

She looked down on me.

Ọ bụ onye na-elelị ụmụ ọrụ ya anya.

Ọ bụ onye na-elelị ụmụ ọrụ ya anya.

He is someone that looks down on his workers.

Ekwekwala ka onye ọbụla lelịa gị anya.

Ekwekwala ka onye ọbụla lelịa gị anya.

Do not allow anyone to look down on you.

Elelịkwara onye ọbụla anya.

Elelịkwara onye ọbụla anya.

Do not look down on anybody.

Ọ dịghị mma ilelị onye nkụzi gị anya.

Ọ dịghị mma ilelị onye nkụzi gị anya.

It is not good to look down on your teacher.

Achọghị m ilelị ya anya.

Achọghị m ilelị ya anya.

I do not want to underestimate him.

I lelịa ya anya, o merie gị.

I lelịa ya anya, o merie gị.

If you underestimate her, she will defeat you.

Ọ na-eleli mmadụ anya.

Ọ na-eleli mmadụ anya.

She looks down on people.

lédà ányá

ledà anyā

Wordledà anyā
Definitions

Active verb

1.to regard with contempt; look down, despise

Related Terms
Word Stems

Examples

Nwa Chineke anaghị eleda mmadụ anya.

Nwa Chineke anaghị eleda mmadụ anya.

A child of God does not despise people

Azụka na-elede mmadụ anya.

Azụka na-elede mmadụ anya.

Azụka looks down on people.

Ọ bụ ya lebara onwe ya anya.

Ọ bụ ya lebara onwe ya anya.

He is the one that treated himself with contempt.

O ledara di ya anya maka uwe o yi

O ledara di ya anya maka uwe o yi

She despised her husband because of the dress he wore.

Ileda mmadụ anya bụ mkparị.

Ileda mmadụ anya bụ mkparị.

Looking down on a person is an insult.

Ị chọrọ ileda m anya?

Ị chọrọ ileda m anya?

Do you want to look down on me?

O ledara di ya anya.

O ledara di ya anya.

She looked down upon her husband.

Onye ga-eleda anyị anya?

Onye ga-eleda anyị anya?

Who will look down on us?

ńlélį

nlelị̀

Wordnlelị̀
Definitions

Noun

1.disrespect; underestimation; contempt

Related Term
Word Stem

Examples

A pịara ya ihe n'ihi nlelị anya.

A pịara ya ihe n'ihi nlelị anya.

He was flogged for looking down on people. .

Ọ bụ gịnị butere nlelị a ugbu a?

Ọ bụ gịnị butere nlelị a ugbu a?

What is the cause of this disrespect now?

Nlelị anya ya karịrị akarị.

Nlelị anya ya karịrị akarị.

Her disrespect is too much.

Nlelị o lelịrị m wutere m.

Nlelị o lelịrị m wutere m.

I felt bad for her disrespect towards me.

Achọghị m ihe ọbụla ga-ewetara m nlelị.

Achọghị m ihe ọbụla ga-ewetara m nlelị.

I do not want anything that will bring me her disrespect.

Nlelị ya a bidoro kemgbe o nwetara ọrụ.

Nlelị ya a bidoro kemgbe o nwetara ọrụ.

Her disrespect started since she got a joob.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.