Nkọwa okwu logo
Beta

ónyéàgbàtàóbì

onyeàgbàtàobì

Wordonyeàgbàtàobì
Definitions

Noun

1.neighbour; next-door neighbour

Related Terms
Word Stems

Examples

Onyeagbataobi gị a mara mma.

Onyeagbataobi gị a mara mma.

Your neighbour is beautiful.

Onyeagbataobi m na-ere akwa n'ahịa ahụ.

Onyeagbataobi m na-ere akwa n'ahịa ahụ.

My neighbour sells cloths at that market.

Hụ onyeagbataobi gị n'anya dịka onwe gị.

Hụ onyeagbataobi gị n'anya dịka onwe gị.

Love your neighbour as yourself.

Biko, sị onyeagbataobi gị zụtara anyị ose.

Biko, sị onyeagbataobi gị zụtara anyị ose.

Please, tell your neighbour to buy pepper for us.

Nnenna bụ onyeagbataobi m.

Nnenna bụ onyeagbataobi m.

Nnenna is my neighbour.

Enweghị m onyeagbataobi ọbụla.

Enweghị m onyeagbataobi ọbụla.

I do not have any neighbour.

Onye bụ onyeagbataobi gị?

Onye bụ onyeagbataobi gị?

Who is your neighbour?

Onyeagbataobi m mụrụ nwa.

Onyeagbataobi m mụrụ nwa.

My neighbour put to bed.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.