íyì
iyì
Word | iyì |
Definitions | Noun 寃顕 1.damage caused by an act or neglect; waste; vain |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Akụ nke ụwa a bụ iyi.
Akụ nke ụwa a bụ iyi.
Worldly treasures are waste.
Ọ lara akụnụụba nna ya n'iyi.
Ọ lara akụnụụba nna ya n'iyi.
He wasted his father's wealth.
Nwata ahụ lara n'iyi.
Nwata ahụ lara n'iyi.
The child is a good for nothing.
Mbọ niile ọ gbara lara n'iyi.
Mbọ niile ọ gbara lara n'iyi.
All his efforts were in vain.
Nwata a bụ nnwa ila n'iyi.
Nwata a bụ nnwa ila n'iyi.
This child is a child of destruction.
léfù ányá
lefù anya
Word | lefù anya |
Definitions | Active verb 1.look aside; neglect; overlook; look away 2.look aside; connive at |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọrọ m ilefu anya n'ihe ndị a niile.
Achọrọ m ilefu anya n'ihe ndị a niile.
I want to neglect all these things.
Ọ ga-elefù anya ma ọ hụchata m ugbua.
Ọ ga-elefù anya ma ọ hụchata m ugbua.
She will look aside once she sees me now.
Elefùrù m anya oge ọ na-agwa m okwu.
Elefùrù m anya oge ọ na-agwa m okwu.
I looked aside when he was talking to me.
Anyị agaghị elefu anya ma anyị hụ ha.
Anyị agaghị elefu anya ma anyị hụ ha.
We will not look away when we see them.
Achọrọ m ka i lefùo anya ma m na-eti ya ihe.
Achọrọ m ka i lefùo anya ma m na-eti ya ihe.
I want you to look the other way when am beating him.
Ọ na-elefù anya ma ọ na-agafe n'ihu ụlọ m.
Ọ na-elefù anya ma ọ na-agafe n'ihu ụlọ m.
She looks aside when she passes in front of my house.
Lefuru ya anya.
Lefuru ya anya.
Ignore it.
Achọghị m ilefuru ya anya.
Achọghị m ilefuru ya anya.
I do not want to ignore it.
Ha ga-elefuru ya anya.
Ha ga-elefuru ya anya.
They will ignore him.
léghàrá ányá
leghàra anyā
Word | leghàra anyā |
Definitions | Active verb 1.give little or no attention to something; neglect; overlook; ignore |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ na-eleghara ọtụtụ ihe anya.
Ọ na-eleghara ọtụtụ ihe anya.
She neglects so many things.
Achọghị m ileghara nke a anya.
Achọghị m ileghara nke a anya.
I don't want to ignore this one.
Ụfọdụ ihe adịghị mma ileghara anya.
Ụfọdụ ihe adịghị mma ileghara anya.
Some things are not to be over looked.
O ga-eleghara gị anya ma o too.
O ga-eleghara gị anya ma o too.
He will abandon you when he grows up.
Okonkwọ chọrọ ileghara nne ya anya.
Okonkwọ chọrọ ileghara nne ya anya.
Okonkwo wants to ignore his mother.
Ha achọghị ileghara ndị okenye anya.
Ha achọghị ileghara ndị okenye anya.
They did not want to ignore the elders.