Beta

ńnē

nnē

Wordnnē
Definitions

Noun

1.mother

2.(informal for females) dear; pal; babe

3.mother (old use as a title before a mother's name)

Related Terms
Word Stems

Examples

Emeka bi n'ụlọ nne ya.

Emeka bi n'ụlọ nne ya.

Emeka lives in his mother's house.

Mgbaafọ bụ nne nna m.

Mgbaafọ bụ nne nna m.

Mgbafo is my father's mother.

Nne m bụ onye nkuzi.

Nne m bụ onye nkuzi.

My mother is a teacher.

Nne gara ọrụ.

Nne gara ọrụ.

Mother went to work.

Nne Ugoeze bụ ezigbo nwaanyị.

Nne Ugoeze bụ ezigbo nwaanyị.

Mother Ugoeze was a good woman.

Nne, kedu ka i mere?

Nne, kedu ka i mere?

Dear, how are you doing?

ńnàá

nnàa

Wordnnàa
Definitions

Noun

1.dear (male)(informal); pal(male); dude

2.father (old use as a title before a father's name)

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Nnaa, bịa ka anyị gaa ṅụọ mmanya.

Nnaa, bịa ka anyị gaa ṅụọ mmanya.

Dude, come let's go have a drink.

Nnaa Onyekwere bu nna nna m.

Nnaa Onyekwere bu nna nna m.

Onyekwere is my father's father.

Nnaa Onyekwere bu nna nna m.

Nnaa Onyekwere bu nna nna m.

Onyekwere is my father's father.

Nnaa, bịa ka anyị gaa ṅụọ mmanya.

Nnaa, bịa ka anyị gaa ṅụọ mmanya.

Dude, come let's go have a drink.

Nnaa, bịa ka anyị gaa ṅụọ mmanya.

Nnaa, bịa ka anyị gaa ṅụọ mmanya.

Dude, come let's go have a drink.

Nnaa Onyekwere bu nna nna m.

Nnaa Onyekwere bu nna nna m.

Onyekwere is my father's father.

lé ányá

le anya

Wordle anya
Definitions

Active verb

浪目

1.look; behold

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọghị m ile anya n'akwụkwọ ahụ.

Achọghị m ile anya n'akwụkwọ ahụ.

I don't want to look at that book.

O lere anya mgbe anyị kpọrọ ya.

O lere anya mgbe anyị kpọrọ ya.

She looked when we called her.

Ọ na-ele oke anya.

Ọ na-ele oke anya.

She look too much.

Ada ga-ele anya ma ị kpọ ya.

Ada ga-ele anya ma ị kpọ ya.

Ada will look (back) if you call her.

Emeka na-ele ụmụ nwaanyị oke anya.

Emeka na-ele ụmụ nwaanyị oke anya.

Emeka looks at women alot.

Onye lere m anya?

Onye lere m anya?

Who looked at me?

Ọ dị mma ka anyị lee ya anya.

Ọ dị mma ka anyị lee ya anya.

It is good we look at it.

Ọ na-ele anya n'ihe a na-akụziri ya.

Ọ na-ele anya n'ihe a na-akụziri ya.

He is looking at what he is being taught.

Lee anya ebe a!

Lee anya ebe a!

Look here!

lé

le

Wordle
Definitions

Active verb

1.look; watch; behold; check

2.write or sit for an exam or test

3.care (for a visitor or sick person)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nna m sịrị m lee anya n'azụ m.

Nna m sịrị m lee anya n'azụ m.

My father told me to look at my back.

Achọrọ m ile ihe ọ na-ede.

Achọrọ m ile ihe ọ na-ede.

I want to look at what she is writing.

Obịanuju na-ele tiivi mgbe m lọtara.

Obịanuju na-ele tiivi mgbe m lọtara.

Obianuju was watching TV when I came back.

Ọ naghị ele anya n'ụzọ.

Ọ naghị ele anya n'ụzọ.

He is not looking on the road.

Lee anya ka m gwa gị, kwụsị iti ya ihe.

Lee anya ka m gwa gị, kwụsị iti ya ihe.

Look let me tell you, stop beating her.

-lá

-la

Word-la
Definitions

Extensional suffix

1.perfect tense marker; has, have or had happened

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ gwala m aha ya.

Ọ gwala m aha ya.

She has told me her name.

O kwuola ya.

O kwuola ya.

She has said it.

I meela nke ukwu.

I meela nke ukwu.

You have done a great one.

Anyị eriela nri.

Anyị eriela nri.

We have eaten.

-lá

-la

Word-la
Definitions

Extensional suffix

1.imperative or command negator; do not; don't

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Emela ụdị ihe ahụ ọzọ.

Emela ụdị ihe ahụ ọzọ.

Do not do that type of thing again.

Abịala taa, bịa echi!

Abịala taa, bịa echi!

Don't come today, come tomorrow!

Akpọla m ahanjakịrị ahụ ọzọ.

Akpọla m ahanjakịrị ahụ ọzọ.

Don't call me that nickname again.

Erila nri ahụ m dobere na njuoyi.

Erila nri ahụ m dobere na njuoyi.

Don't eat that food I kept in the refrigerator.

Erila nri ahụ oẓọ.

Erila nri ahụ oẓọ.

Don't eat that food again.

Chika, akwazịla iko.

Chika, akwazịla iko.

Chika, stop fornicating.

Biko, abịala taa.

Biko, abịala taa.

Please, don't come today.

Enyokwala n'ime ụlọ m ọzọ.

Enyokwala n'ime ụlọ m ọzọ.

Don't peep into my house again.

Etikwala nwata ahụ ihe.

Etikwala nwata ahụ ihe.

Don't beat that child.

Onyinye, aṅụzịla mmanya.

Onyinye, aṅụzịla mmanya.

Onyinye, stop drinking.

Ekwela ka o were akpa ahụ.

Ekwela ka o were akpa ahụ.

Don't allow her to take that bag.

Ejila efere ahụ rie nri.

Ejila efere ahụ rie nri.

Don't eat with that plate.

Enyela ya ego ahụ.

Enyela ya ego ahụ.

Do not give her that money.

Nneka, arahụkwala ụra ọzọ.

Nneka, arahụkwala ụra ọzọ.

Nneka, do not sleep again.

Biko, ekwukwala ụdị ihe ahụ ọzọ.

Biko, ekwukwala ụdị ihe ahụ ọzọ.

Please, don't say that kind of thing next time.

Agụla akwụkwọ ahụ.

Agụla akwụkwọ ahụ.

Don't read that book.

Emela ihe ha ga-eji kpọ gị onye ohi.

Emela ihe ha ga-eji kpọ gị onye ohi.

Don't do what will make them call you a thief.