Nkọwa okwu logo
Beta

ńdùrù

ndùrù

Wordndùrù
Definitions

Noun

1.dove

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nduru ahụ efepuola.

Nduru ahụ efepuola.

That dove has flown away.

Emeka sere nduru n'akwụkwọ ya.

Emeka sere nduru n'akwụkwọ ya.

Emeka drew a dove in his book.

Anyị nwụdoro nduru.

Anyị nwụdoro nduru.

We caught a dove.

Nduru bụ ụdị nnụnụ ka amasị m.

Nduru bụ ụdị nnụnụ ka amasị m.

The dove is the type of bird I like the most.

Chike na-azụ nduru.

Chike na-azụ nduru.

Chike rears doves.

Ana m azụ nduru.

Ana m azụ nduru.

I rear doves.

Nduru ahụ efepụla.

Nduru ahụ efepụla.

The dove has flown away.

Nduru a yiri akwa ise.

Nduru a yiri akwa ise.

This dove laid five eggs.

Anwụdoro m nduru.

Anwụdoro m nduru.

I caught a dove.

Nduru nke m na-acha anụnụ anụnụ.

Nduru nke m na-acha anụnụ anụnụ.

My own dove is blue in colour.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.