ńdùdù
ndùdù
| Word | ndùdù |
| Definitions | Noun 1.electric catfish (Malapterurus electricus) (= èlùlù) |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Nneka sere ndudu n'akwụkwọ ya.
Nneka sere ndudu n'akwụkwọ ya.
Nneka drew a catfish in her book.
Ada na-ere ndudu.
Ada na-ere ndudu.
Ada sells cat fish.
Biko zutara m ndudu abuo.
Biko zutara m ndudu abuo.
Please buy me two electric catfish.
Ọ dịka ndudu dị ụkọ ugbu a
Ọ dịka ndudu dị ụkọ ugbu a
It seems like catfish is scarce now.
Ndudu a buru ibu.
Ndudu a buru ibu.
This catfish is big.
Azụ ndudu agwụla.
Azụ ndudu agwụla.
The electric catfish has finished.
Ọ ma ndị na-ere ndudu .
Ọ ma ndị na-ere ndudu .
He knows people who sell ndudu.
Anyị na-azụ ndudu.
Anyị na-azụ ndudu.
We rear catfish.
Anyị nwụtara ndudu.
Anyị nwụtara ndudu.
We caught ndudu.
Ndudu agwụla.
Ndudu agwụla.
catfish has finished.
ǹdüdü
ǹdụdụ
| Word | ǹdụdụ |
| Definitions | Noun 1.needle 2.injection |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Dọkịta gbara ya ndụdụ n'ike.
Dọkịta gbara ya ndụdụ n'ike.
Doctor gave her injection on the buttocks.
Eji m ndụdụ abụọ.
Eji m ndụdụ abụọ.
I have two needles.
Ebe ọbụla ị hụrụ ya, ị hụ ndụdụ.
Ebe ọbụla ị hụrụ ya, ị hụ ndụdụ.
Wherever you see her, you see a needle.
N'ehihie ka m ga-agba ndụdụ ọzọ.
N'ehihie ka m ga-agba ndụdụ ọzọ.
I will take another injection in the afternoon.
Ndụdụ ahụ merụrụ ya ahụ.
Ndụdụ ahụ merụrụ ya ahụ.
That needle injured her.
Eji ndụdụ mịta ya ọbara.
Eji ndụdụ mịta ya ọbara.
Syringe was used to collect his blood.
ṃkpïsï
m̀kpịsị̄
| Word | m̀kpịsị̄ |
| Definitions | Noun 犠 1.stick 2.any long and narrow object |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Aga m agbaji mkpịsị a.
Aga m agbaji mkpịsị a.
I will break this stick.
O ji mkpịsị gụrụ ji eghere eghe.
O ji mkpịsị gụrụ ji eghere eghe.
She used stick to collect fried yam.
Mkpịsị m etoghi ogologo.
Mkpịsị m etoghi ogologo.
My stick is not long.
O toro ogologo ma dị gịrịgịrị ka mkpịsị.
O toro ogologo ma dị gịrịgịrị ka mkpịsị.
She is tall and slim like a stick.
E ji m mkpịsị adụpụta akara.
E ji m mkpịsị adụpụta akara.
I use stick to pick beans cake.