Nkọwa okwu logo
Beta

ńdųńdų

ndụ̀ndụ̀

Wordndụ̀ndụ̀
Definitions

Nominal Modifier

艶艶

1.having the colour green; greenish;

2.fresh, especially smell

Related Term
Word Stem

Examples

Ọ na-acha ndụndụ.

Ọ na-acha ndụndụ.

It is green in colour.

Akpụkpọụkwụ ya na-acha ndundu.

Akpụkpọụkwụ ya na-acha ndundu.

His shoe is greenish in colour.

Ụlọ ya bụ nke na-acha ndụndụ.

Ụlọ ya bụ nke na-acha ndụndụ.

His house is the one that is green in colour.

O nyere m nke ndụndụ.

O nyere m nke ndụndụ.

She gave me the green one.

Ha niile nwechara ụcha ndụndụ.

Ha niile nwechara ụcha ndụndụ.

All of them are greenish in colour.

Ọ na-acha ndụndụ.

Ọ na-acha ndụndụ.

It is green in colour.

Ụlọ ya bụ nke na-acha ndụndụ.

Ụlọ ya bụ nke na-acha ndụndụ.

His house is the one that is green in colour.

Onye chọrọ nke ndụndụ?

Onye chọrọ nke ndụndụ?

Who needs the green one?

Agba ya dị ndụndụ.

Agba ya dị ndụndụ.

The colour is greenish.

Akpụkpọụkwụ ya na-acha ndundu.

Akpụkpọụkwụ ya na-acha ndundu.

His shoe is greenish in colour.

Akwụkwọnri ahụ dị ndụndụ.

Akwụkwọnri ahụ dị ndụndụ.

That vegetable is fresh.

Tụọ aka na nke bụ ndụndụ.

Tụọ aka na nke bụ ndụndụ.

Point to the greenish one.

ńdùdù

ndùdù

Wordndùdù
Definitions

Noun

1.electric catfish (Malapterurus electricus) (= èlùlù)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Nneka sere ndudu n'akwụkwọ ya.

Nneka sere ndudu n'akwụkwọ ya.

Nneka drew a catfish in her book.

Ada na-ere ndudu.

Ada na-ere ndudu.

Ada sells cat fish.

Biko zutara m ndudu abuo.

Biko zutara m ndudu abuo.

Please buy me two electric catfish.

Ọ dịka ndudu dị ụkọ ugbu a

Ọ dịka ndudu dị ụkọ ugbu a

It seems like catfish is scarce now.

Ndudu a buru ibu.

Ndudu a buru ibu.

This catfish is big.

Azụ ndudu agwụla.

Azụ ndudu agwụla.

The electric catfish has finished.

Ọ ma ndị na-ere ndudu .

Ọ ma ndị na-ere ndudu .

He knows people who sell ndudu.

Anyị na-azụ ndudu.

Anyị na-azụ ndudu.

We rear catfish.

Anyị nwụtara ndudu.

Anyị nwụtara ndudu.

We caught ndudu.

Ndudu agwụla.

Ndudu agwụla.

catfish has finished.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.