ńdókwá
ndokwa
Word | ndokwa |
Definitions | Noun 1.safekeeping; safety (security) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ na-ahụ maka ndokwa ndịọrụ anyị n'ọgbọọrụ.
Ọ na-ahụ maka ndokwa ndịọrụ anyị n'ọgbọọrụ.
He sees to the safety of our workers at the site.
Ọ hanyere ya ọrụ ndokwa n'aka.
Ọ hanyere ya ọrụ ndokwa n'aka.
He handed over the safekeeping job to him.
Ọnọdụ ndokwa ya ka mma ugbua.
Ọnọdụ ndokwa ya ka mma ugbua.
The state of it's safety is better now.
Ọ bụ onye ndokwa.
Ọ bụ onye ndokwa.
He is a safe keeper.
Ndokwa ya dị mkpa.
Ndokwa ya dị mkpa.
It is important to keep it safe.
Ndokwa ya ga-abara anyị uru.
Ndokwa ya ga-abara anyị uru.
Keeping it safe will be useful to us.