ńdötï
ndọtị
Word | ndọtị |
Definitions | Noun 1.elasticity; stretching |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Achọghị m nke ndọtị ya buru ibu.
Achọghị m nke ndọtị ya buru ibu.
I do not want the one with a big elasticity.
Ndọtị ya dị mma.
Ndọtị ya dị mma.
Its elasticity is good.
Akwa ya na-eme ndọtị.
Akwa ya na-eme ndọtị.
His cloth is elastic.
Ndọtị ọ dọtịrị ya mebiri ya.
Ndọtị ọ dọtịrị ya mebiri ya.
Stretching it spoilt it.
O nyere m nke nwere ndọtị dị mma.
O nyere m nke nwere ndọtị dị mma.
She gave me one with a moderate elsaticity.
Etu o si eme ndọtị adịghị mma.
Etu o si eme ndọtị adịghị mma.
Its elastic nature is not good.
Ọ bụrụ ndọtị ya, ama m ihe m ga-eme.
Ọ bụrụ ndọtị ya, ama m ihe m ga-eme.
If it is about its elasticity, I know what to do.
O yi mgbaaka na-eme ndọtị.
O yi mgbaaka na-eme ndọtị.
She is wearing an elastic hand band.
Eriri a na-eme ndọtị oge m nyere gị ya.
Eriri a na-eme ndọtị oge m nyere gị ya.
This rope was elastic when I gave to you.