Nkọwa okwu logo
Beta

ǹdįnà

ǹdị̀nà

Wordǹdị̀nà
Definitions

Noun

1.contents, table of contents

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Akwụkwọ a nwere ọtụtụ isiokwu na ndịna.

Akwụkwọ a nwere ọtụtụ isiokwu na ndịna.

This book has many topics in the table of contents.

Ọ ghaziri ndịna akwụkwọ ya nke ọma.

Ọ ghaziri ndịna akwụkwọ ya nke ọma.

He arranged the table of contents in his book well.

Tụpụ m zụo akwụkwọ ọbụla, a na m ebu ụzọ gụọ ndịna ya.

Tụpụ m zụo akwụkwọ ọbụla, a na m ebu ụzọ gụọ ndịna ya.

Before I buy any book, I read the table of contents first.

Ị ga-ahụ ihuakwụkwọ ebe ọ dị ma ị gaa na ndịna ya.

Ị ga-ahụ ihuakwụkwọ ebe ọ dị ma ị gaa na ndịna ya.

You will know the page if you go to table of contents.

Ndịna kwesịrị ịdị n' akwụkwọ nchọcha ọbụla.

Ndịna kwesịrị ịdị n' akwụkwọ nchọcha ọbụla.

Table of contents is supposed to be in any research work.

Gaa na ndịna ya.

Gaa na ndịna ya.

Go to it's table of contents.

Isiokwu dị n' ndịna ya dị ọtụtụ.

Isiokwu dị n' ndịna ya dị ọtụtụ.

The topics in the table of contents are many.

Ebipụtaghị ndịna ya.

Ebipụtaghị ndịna ya.

The table of contents was not printed.

àkwàmíkó

àkwàmiko

Wordàkwàmiko
Definitions

Noun

削琴歌

1.sexual intercourse

Variationsàkwàmìiko
Related Terms
Word Stems

Examples

Akwamiko na-ebutekarị afọ ime.

Akwamiko na-ebutekarị afọ ime.

Intercourse often leads to pregnancy.

Akwamiko di na nwunye na akwalite ahụike.

Akwamiko di na nwunye na akwalite ahụike.

Sexual relations between couples is good for their health.

Nkụzi gbasara akwamiko dị mkpa maka ndị ntorobịa

Nkụzi gbasara akwamiko dị mkpa maka ndị ntorobịa

Sexual education is important for the youth.

Ọ nwụrụ n'akwamiko.

Ọ nwụrụ n'akwamiko.

She died having sexual intercourse.

Akwamiko egbuola ọtụtụ mmadụ.

Akwamiko egbuola ọtụtụ mmadụ.

Sexual intercourse has killed many people.

Akwamiko na-amasị ya.

Akwamiko na-amasị ya.

She loves sexual intercourse.

Ụkọchukwu gwara ya kwụsị akwamiiko.

Ụkọchukwu gwara ya kwụsị akwamiiko.

The priest told him to stop having sexual intercourse.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.