Nkọwa okwu logo
Beta

ǹjìíì

ǹjìiì

Wordǹjìiì
Definitions

Noun

1.bogeyman, especially used for children

Related Term
Word Stem

Examples

Ị gbanyụọ ọkụ, njiii ga-atagbu m.

Ị gbanyụọ ọkụ, njiii ga-atagbu m.

If you turn off the light, the bogeyman will bite me.

Njiii na-agagharị n'ime abalị.

Njiii na-agagharị n'ime abalị.

The bogeyman loiters in the night.

E jekwala ebe ahụ, njiii ga-atakwa gị.

E jekwala ebe ahụ, njiii ga-atakwa gị.

Don't go there, the bogeyman will bite you.

Njiii bụ ihe e ji eyi ụmụaka egwu.

Njiii bụ ihe e ji eyi ụmụaka egwu.

The bogeyman is used to scare children.

O ji akụkọ njiii eme ka ụmụaka ya rahụa ụra.

O ji akụkọ njiii eme ka ụmụaka ya rahụa ụra.

He uses story of bogeyman to make his children sleep.

Ọ hụrụ njiii na nrọ.

Ọ hụrụ njiii na nrọ.

He saw bogeyman in the dream.

O chere na mmonwu bụ njiii.

O chere na mmonwu bụ njiii.

He thought that masquarade is bogeyman.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.