ǹdìíchè
ǹdìichè
| Word | ǹdìichè |
| Definitions | Noun 1.difference |
| Variations | ǹdị̀ichè |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Gosi mụ ndiiche dị ebea.
Gosi mụ ndiiche dị ebea.
Show me the difference here.
O kwuru eziokwu banyere ndiiche akwa ahụ na nke ndị ọzọ.
O kwuru eziokwu banyere ndiiche akwa ahụ na nke ndị ọzọ.
He said the truth concerning the difference between the clothe and the others.
Ndiiche ya ekweghị nghọta.
Ndiiche ya ekweghị nghọta.
The difference is not understandable.