Nkọwa okwu logo
Beta

ǹdìdì

ǹdìdì

Wordǹdìdì
Definitions

Noun

1.patience

Name

1.patience

Related Term
Word Stem

Examples

Onye buru chi ya uzo, o gbagbue onwe ya n'oso

Onye buru chi ya uzo, o gbagbue onwe ya n'oso

He who goes ahead of his 'chi', would run to death

Ndidi bụ ije ụwa.

Ndidi bụ ije ụwa.

The journey of life is that of patience.

Ndidi ka mma.

Ndidi ka mma.

Patience is better.

Nwee ndidi, nri ga-eghe ugbu a.

Nwee ndidi, nri ga-eghe ugbu a.

Have patience, the food will be ready now.

Ndidi bụ aha nwanne m nwaanyị.

Ndidi bụ aha nwanne m nwaanyị.

Patience is my sister's name.

Ndidi ka mma.

Ndidi ka mma.

Patience is better.

Naanị ndidi ka anyị chọ ugbu a.

Naanị ndidi ka anyị chọ ugbu a.

Only patience is what we need now.

Anyị ga-eji ndidi soro okwu a.

Anyị ga-eji ndidi soro okwu a.

We will follow this issue with patience.

Biko, nwee ndidi, ihe ga-adị mma.

Biko, nwee ndidi, ihe ga-adị mma.

Please be patient, things will be better.

Onye ndidi na-eri azụ ukpoo.

Onye ndidi na-eri azụ ukpoo.

The patient dog eats the fattest bone.

Ọ bụ Ndidi nwe akpa a.

Ọ bụ Ndidi nwe akpa a.

It is Ndidi that has this bag.

Ị ga-enwerịrị ndidi.

Ị ga-enwerịrị ndidi.

You must be patient.

Dọkịta sịrị ya nwee ndidi.

Dọkịta sịrị ya nwee ndidi.

The doctor told her to be patient.

Ọ mụtara ndidi n'aka nne ya.

Ọ mụtara ndidi n'aka nne ya.

She learnt patience from her mother.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.