Nkọwa okwu logo
Beta

ńdï ḿmádų

ndị m̄mādụ̀

Wordndị m̄mādụ̀
Definitions

Noun

1.people

Related Terms
Word Stems

Examples

Ndị mmadụ karịrị.

Ndị mmadụ karịrị.

People were too many.

Ndị mmadụ alaala tupu ị abịa.

Ndị mmadụ alaala tupu ị abịa.

People have left before you arrived.

Ụgbọelu anyị fepụrụ ozugbo ndị mmadụ banyechara.

Ụgbọelu anyị fepụrụ ozugbo ndị mmadụ banyechara.

Our flight took off as soon as people were done entering.̣

Ọ dị mma ka anyị nyere ndị mmadụ aka.

Ọ dị mma ka anyị nyere ndị mmadụ aka.

It is good that we help people.

Ndị mmadụ nwere ajọ obi.

Ndị mmadụ nwere ajọ obi.

People are wicked.

Onye chụpụrụ ndị mmadụ n'ama obodo?

Onye chụpụrụ ndị mmadụ n'ama obodo?

Who pursued people from the village square?

Emeka na-ebinye ndị mmadụ ego.

Emeka na-ebinye ndị mmadụ ego.

Emeka loans out money to people.

Ndị mmadụ abịaghị nzukọ ahụ.

Ndị mmadụ abịaghị nzukọ ahụ.

People did not come for that gathering.

Ha na-ekenye ndị mmadụ ego.

Ha na-ekenye ndị mmadụ ego.

They are sharing out money to people.

Ụlọọgwụ jupụtara na ndị mmadụ taa.

Ụlọọgwụ jupụtara na ndị mmadụ taa.

The hospital was filled with people today.

Ị chọrọ ịhụ ndị mmadụ?

Ị chọrọ ịhụ ndị mmadụ?

Do you want to see people?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.