ńdï
ndị
Word | ndị |
Definitions | Noun 以 1.people; plural of person 2.plural marker for demonstratives |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Kedụ ndị e siiri nri a?
Kedụ ndị e siiri nri a?
Which people was this food prepared for?
Kedụ ndị bụ ndị ahụ?
Kedụ ndị bụ ndị ahụ?
Who are those people?
Aja misa ndị Roman Katọlik bụ n'usoro n'usoro.
Aja misa ndị Roman Katọlik bụ n'usoro n'usoro.
The Roman Catholic mass is in order/sequence.
Unu bụ ndị agọziri agọzi
Unu bụ ndị agọziri agọzi
You all are blessed people.
Ndị nkem, kedụ ihe m mere unu?
Ndị nkem, kedụ ihe m mere unu?
My people, what did I do to you?:
ǹjìíì
ǹjìiì
Word | ǹjìiì |
Definitions | Noun 1.bogeyman, especially used for children |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ị gbanyụọ ọkụ, njiii ga-atagbu m.
Ị gbanyụọ ọkụ, njiii ga-atagbu m.
If you turn off the light, the bogeyman will bite me.
Njiii na-agagharị n'ime abalị.
Njiii na-agagharị n'ime abalị.
The bogeyman loiters in the night.
E jekwala ebe ahụ, njiii ga-atakwa gị.
E jekwala ebe ahụ, njiii ga-atakwa gị.
Don't go there, the bogeyman will bite you.
Njiii bụ ihe e ji eyi ụmụaka egwu.
Njiii bụ ihe e ji eyi ụmụaka egwu.
The bogeyman is used to scare children.
O ji akụkọ njiii eme ka ụmụaka ya rahụa ụra.
O ji akụkọ njiii eme ka ụmụaka ya rahụa ụra.
He uses story of bogeyman to make his children sleep.
Ọ hụrụ njiii na nrọ.
Ọ hụrụ njiii na nrọ.
He saw bogeyman in the dream.
O chere na mmonwu bụ njiii.
O chere na mmonwu bụ njiii.
He thought that masquarade is bogeyman.