Nkọwa okwu logo
Beta

ńdölį

ndọlị̀

Wordndọlị̀
Definitions

Noun

1.struggle; a hard attempt or fight to achieve something

Related Terms
Word Stems

Examples

O zuru ike na ndọlị ya niile.

O zuru ike na ndọlị ya niile.

He rested from all his struggles.

Achọghị m ndọlị ọbụla na ndụ m.

Achọghị m ndọlị ọbụla na ndụ m.

I do not want any struggle in my life.

Oke ndọlị amarala Uju ahụ.

Oke ndọlị amarala Uju ahụ.

Uju is used to too much struggle.

Oke ndọlị bunyere m ọbara mgbali elu.

Oke ndọlị bunyere m ọbara mgbali elu.

Too much struggle gave me high blood pressure.

Onye nwụọ, ndọlị ya akwụsị.

Onye nwụọ, ndọlị ya akwụsị.

If one dies his struggles end.

Oke ndọlị adịghị mma n'ahụ.

Oke ndọlị adịghị mma n'ahụ.

Too much struggle is not good for the health.

Ụwa bụ ndọlị ndọlị.

Ụwa bụ ndọlị ndọlị.

Life is full of struggle.

Ọtụtụ ụmụnwoke na-adọlị ndọlị nke ukwu

Ọtụtụ ụmụnwoke na-adọlị ndọlị nke ukwu

Many men struggle a lot.

Kama m ga-anwụ ka m dọlịwa.

Kama m ga-anwụ ka m dọlịwa.

Instead of dying let me continue struggling.

ǹkwųkwų

ǹkwụ̀kwụ̀

Wordǹkwụ̀kwụ̀
Definitions

Noun

1.over labour, stressful toil

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nkwụkwụ na-egbu mmadụ

Nkwụkwụ na-egbu mmadụ

Over labour kills.

Nne na-akwụ nkwụkwụ hinne.

Nne na-akwụ nkwụkwụ hinne.

Mother over labours too much.

Nkwụkwụ nke taata karịrị akarị.

Nkwụkwụ nke taata karịrị akarị.

Today's over labor was too much.

Achọghị m oke nkwụkwụ.

Achọghị m oke nkwụkwụ.

I do not want so much stress.

Oke nkwụkwụ na-ebute ọbara mgbalielu.

Oke nkwụkwụ na-ebute ọbara mgbalielu.

Over labour causes high BP.

Nkwụkwụ na-aka mmadụ nka.

Nkwụkwụ na-aka mmadụ nka.

Stress makes one to age fast.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.