ńdï ághá
ndị aghā
Word | ndị aghā |
Definitions | Noun 1.soldiers; warriors |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ndị agha Naijiria kwuru na ha emeriela n'agha megide ndị ọnụọọnaa.
Ndị agha Naijiria kwuru na ha emeriela n'agha megide ndị ọnụọọnaa.
The Nigerian Army said that they have won in the war against terrorists.
E nwere ụfọdụ ndị agha na-eme mpụ.
E nwere ụfọdụ ndị agha na-eme mpụ.
Some soldiers are involved in crime.
Ọ bụghị onye ọbụla ka ndị agha na-ewe n'ọrụ
Ọ bụghị onye ọbụla ka ndị agha na-ewe n'ọrụ
It is not everybody that is employed as a soldier.