ǹchǫ
ǹchọ̀
Word | ǹchọ̀ |
Definitions | Noun 1.pit and pebble game |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Amaghị m atụ nchọ.
Amaghị m atụ nchọ.
I don't know how to play pit and pebble game.
O ji okwute azụ nchọ.
O ji okwute azụ nchọ.
He plays pit and pebble game with stone.
Nna ha zụtara ha nchọ.
Nna ha zụtara ha nchọ.
Their father bought them pit and pebble game.
Ọtụtụ ụmụaka ugbua amaghị maka nchọ.
Ọtụtụ ụmụaka ugbua amaghị maka nchọ.
Many children nowadays do not know about pit and pebble game.
Nchọ ahụ edoghị mụ anya.
Nchọ ahụ edoghị mụ anya.
That pit and pebble game is not clear to me.
O meriri na nchọ ahụ.
O meriri na nchọ ahụ.
He won in the pit and pebble game.
Kedu ka o siri mụta nchọ?
Kedu ka o siri mụta nchọ?
How did she learn pit and pebble game?