Nkọwa okwu logo
Beta

ńchédó

nchedo

Wordnchedo
Definitions

Noun

1.defence; protection; sheltering

Related Term
Word Stem

Examples

Anọ m na nchedo Ụzọnna.

Anọ m na nchedo Ụzọnna.

I am under Ụzọnna's protection.

Anọ m n'okpuru nchedo Chineke.

Anọ m n'okpuru nchedo Chineke.

I am under God's protection.

Anyị nọ na nchedo ụlọ ya.

Anyị nọ na nchedo ụlọ ya.

We are under the shelter of his house.

Nchedo o chedoro m bụ ihe zọpụtara m.

Nchedo o chedoro m bụ ihe zọpụtara m.

The protection he gave me was what saved me.

Onye bụ onye nchedo gị?

Onye bụ onye nchedo gị?

Who is your protector?

ńchékwá

nchekwa

Wordnchekwa
Definitions

Noun

1.security; protection

Related Term
Word Stem

Examples

Ụmū Mbà nwaànyì àna-anòka ajọ ọnòdù n’ikpo mmadù

Ụmū Mbà nwaànyì àna-anòka ajọ ọnòdù n’ikpo mmadù

Mba's daughters are very fond of sitting carelessly, immodestly, in the midst of people

A nò m n’ajō ònòdù

A nò m n’ajō ònòdù

I am in a precarious position

Ọ na-arụ ọrụ nchekwa.

Ọ na-arụ ọrụ nchekwa.

He does security work.

Chineke bụ onye nchekwa.

Chineke bụ onye nchekwa.

It is God the protector.

Nchekwa Chineke n'ebe m nọ karịrị akarị.

Nchekwa Chineke n'ebe m nọ karịrị akarị.

God's protection over me is too much.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.