gbázè
gbazè
Word | gbazè |
Definitions | Active verb 1.melt |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mmanụ ahụ ga-agbaze ma i dobe ya n'anwụ.
Mmanụ ahụ ga-agbaze ma i dobe ya n'anwụ.
That oil will melt if you keep it in the sun.
Ọ na-agbaze ya ka o nwee ike iji ya mee ihe ọ chọrọ ime.
Ọ na-agbaze ya ka o nwee ike iji ya mee ihe ọ chọrọ ime.
She is melting it so that she will use it.
Weta mmiri m ga-eji gbazee ya.
Weta mmiri m ga-eji gbazee ya.
Bring the water that I will melt it with.
Onye gbazere ya?
Onye gbazere ya?
Who melted it?
Ofe ahụ ewepụtara na njụoyi gbazere nke ọma n'ime ite.
Ofe ahụ ewepụtara na njụoyi gbazere nke ọma n'ime ite.
The soup that was brought out from the refrigerator melted well in the pot.
Ọ maghị na ịgbaze ya ga-ewe ogologo oge.
Ọ maghị na ịgbaze ya ga-ewe ogologo oge.
She didn't know it will take long time to melt.
Ọ maghị na ekpomọọkụ ga-agbaze ya.
Ọ maghị na ekpomọọkụ ga-agbaze ya.
She didn't know that heat will melt it.
Ọ na-agbaze.
Ọ na-agbaze.
It is melting.
Anyị ga-agbaeze ya.
Anyị ga-agbaeze ya.
We will melt it.