ǫnàtàràchí
ọ̀nàtàràchi
Word | ọ̀nàtàràchi |
Definitions | Noun 1.talent; a natural, special ability or skill |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ịgwọ enyiure bụ ọnatarachi ha.
Ịgwọ enyiure bụ ọnatarachi ha.
Treating leg sore is their natural gift.
O nwere ọnatarachi n'ise ihe.
O nwere ọnatarachi n'ise ihe.
He has a natural gift in drawing.
Akọọrụ a bụ ọnatarachi nke m nwere.
Akọọrụ a bụ ọnatarachi nke m nwere.
This skill is a natural gift that I have.
Ọnatarachi mmadụ na-azọ ya ndụ.
Ọnatarachi mmadụ na-azọ ya ndụ.
One's natural gift saves him.
Ụkọchukwu anyị kelere ndị ji ọnatarachi ha rụọ ọrụ ahụ.
Ụkọchukwu anyị kelere ndị ji ọnatarachi ha rụọ ọrụ ahụ.
Our priest thanked those who used their talents for the work.
I nwere ike kọwaa ihe bụ ọnatarachi.
I nwere ike kọwaa ihe bụ ọnatarachi.
You can explain what natural skill is.
ékèlüųwà
ekèlụụ̀wà
Word | ekèlụụ̀wà |
Definitions | Noun 1.nature Adjective 1.innate; natural; inborn |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ sị na mmirichukwu na-asachapụ njọ ekelụụwa.
Ọ sị na mmirichukwu na-asachapụ njọ ekelụụwa.
He said that baptism washes away natural sin.
O nweghị ihe a ga-eme ka omume ekelụụwa ya kwụsị.
O nweghị ihe a ga-eme ka omume ekelụụwa ya kwụsị.
Nothing shall be done to stop his innate behaviour.
Ha nọ ebe ahụ na-ekiri ekelụụwa.
Ha nọ ebe ahụ na-ekiri ekelụụwa.
They are there viewing nature.
Ọ bụghị ihu ekelụụwa ya.
Ọ bụghị ihu ekelụụwa ya.
It is not her natural face.
Ekelụụwa amaka.
Ekelụụwa amaka.
Nature is very beautiful.
ákàràáká
akàràaka
Word | akàràaka |
Definitions | Noun 1.natural force or power that controls human beings, especially their future endeavours; destiny |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ chọpụtabeghị ebe akaraka ya dị.
Ọ chọpụtabeghị ebe akaraka ya dị.
He or she is yet to discover where his or her destiny lies.
ṃbųzé
m̀bụ̀ze
Word | m̀bụ̀ze |
Definitions | Noun 1.a collapse of mass of rock or earth down a cliff; landslide 2.the wearing away of earth surface by natural forces; erosion |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Mbụze ahụ metụtara ọtụtụ ndị mmadụ.
Mbụze ahụ metụtara ọtụtụ ndị mmadụ.
The landslide affected many people.
Ọtụtụ ụlọ dara maka mbuze ahụ e nwere n'obodo m.
Ọtụtụ ụlọ dara maka mbuze ahụ e nwere n'obodo m.
So many houses collapsed as a result of the landslide in my community.
Mbụze emebiela okporụụzọ anyị.
Mbụze emebiela okporụụzọ anyị.
Landslide has destroyed our road.
Gọọmentị na-agba mbọ iji gbochie ọdachi mbuze.
Gọọmentị na-agba mbọ iji gbochie ọdachi mbuze.
The government is doing their best to avoid landslide disaster.
ökü
ọkụ
Word | ọkụ |
Definitions | Noun 遠 1.fire 2.the natural agent that makes things visible; light 3.electricity Nominal Modifier 遠 1.hot |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Mụnye ọkụ ka anyị sie nri.
Mụnye ọkụ ka anyị sie nri.
Light up fire let's cook.
Tiivi agaghị arụ ọrụ n'ihi na ọkụ adịghị.
Tiivi agaghị arụ ọrụ n'ihi na ọkụ adịghị.
The TV will not work because there is no electricity.
Nri ọkụ na-amasị Ezenwa.
Nri ọkụ na-amasị Ezenwa.
Ezenwa likes hot food.
Ọkụ adịghị n'imụlọ m.
Ọkụ adịghị n'imụlọ m.
There is not light in my room.
Kedu mgbe ewetara ọkụ?
Kedu mgbe ewetara ọkụ?
When did they bring light?
ḿmírīíyí
mmiriiyī
Word | mmiriiyī |
Definitions | Noun 1.brook; creek; natural stream smaller than a river |
Variations | mmiri iyī |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
E chutere m mmiriiyi
E chutere m mmiriiyi
I fetched water from the brook
ákámèrè
akamèrè
Word | akamèrè |
Definitions | Nominal Modifier 1.artificial; something that is not natural |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Ụfọdụ eze m bụ akamere
Ụfọdụ eze m bụ akamere
Some of my teeth is artificial
ńkïtáöhïá
nkịtāọ̄hịā
Word | nkịtāọ̄hịā |
Definitions | Noun 孤林 1.wild dog; undomesticated dog; (a) dog whose natural environment is the forest or desert |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ndị dinta gbagburu nkịtaọhịa n'obodo m.
Ndị dinta gbagburu nkịtaọhịa n'obodo m.
The hunters killed a wild dog in my village.
Dinta ahụ gburu nkịtaọhịa
Dinta ahụ gburu nkịtaọhịa
That hunter killed hyena
Nkịtāọhịā na-aga n'igwe.
Nkịtāọhịā na-aga n'igwe.
Hyena move in a group.
E nwere nkịtaọhịa n'ọba anụmanụ.
E nwere nkịtaọhịa n'ọba anụmanụ.
There is hyena in the zoo.
Nkịtāọhịā na-eri anụ ndị ọzọ.
Nkịtāọhịā na-eri anụ ndị ọzọ.
Hyena is a carnivorous animal.
Nkịtaọhịa ahụ na-eri nsị.
Nkịtaọhịa ahụ na-eri nsị.
That wild dog feeds on feaces.
Ọ ga-enwekwa ndị na-ere anụ nkịtaọhịa.
Ọ ga-enwekwa ndị na-ere anụ nkịtaọhịa.
There will be people that sell bush dog meat.
Nkịtaọhịa na-abatakarị n'ụlọ a n'ehihie ọbụla.
Nkịtaọhịa na-abatakarị n'ụlọ a n'ehihie ọbụla.
Wild dog usually enters this house every afternoon.
Ọ bụ nkịtaọhịa tagburu nwoke ahụ.
Ọ bụ nkịtaọhịa tagburu nwoke ahụ.
It was a wild dog that bit that man to death.
Nkịtaọhịa ka o ji achụ ndị ohi.
Nkịtaọhịa ka o ji achụ ndị ohi.
He chases thieves with wild dog.
örüèbùbè
ọrụèbùbè
Word | ọrụèbùbè |
Definitions | Noun 1.miracle; an unusual or extraordinary occurrence that surpasses human or natural power |
Variations | ọrụ èbùbè |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ rụrụ nnukwu ọrụebube
Ọ rụrụ nnukwu ọrụebube
He performed mighty miracles