nápųtá
napụ̀ta
| Word | napụ̀ta |
| Definitions | Active verb 1.snatch out; snatch away; deliver |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Ndị uweojii ga-anapụta ndị a tọọrọ n'abalị.
Ndị uweojii ga-anapụta ndị a tọọrọ n'abalị.
The police will rescue those that were kidnapped at night.
Onye a napụtara anapụta ka m bụ.
Onye a napụtara anapụta ka m bụ.
I am a delivered person.
Onyenweanyị pụrụ ịnapụta gị.
Onyenweanyị pụrụ ịnapụta gị.
Our Lord can deliver you.
Chineke, biko, napụta m.
Chineke, biko, napụta m.
God please, deliver me.
Onye pụrụ ịnapụta gị n'aka m.
Onye pụrụ ịnapụta gị n'aka m.
Who will be able to deliver you from my hands.
Onye na-anapụta nwoke a ihe n'aka?
Onye na-anapụta nwoke a ihe n'aka?
Who collects things from this man's hands?
Chineke napụtara m n'aka ọnwụ.
Chineke napụtara m n'aka ọnwụ.
God delivered me from the hands of death.
zöpųtà
zọpụ̀tà
| Word | zọpụ̀tà |
| Definitions | Active verb 窟階怠 1.deliver; save from |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
A na-azọpụta gị, mana ị naghị ekwe.
A na-azọpụta gị, mana ị naghị ekwe.
You are being saved but you are not yielding.
Mmiri na-azọpụta m oge niile.
Mmiri na-azọpụta m oge niile.
Water saves me all the time.
Ọ chọghị ịzọpụta ya.
Ọ chọghị ịzọpụta ya.
She did not want to save him.
Kedụ onye ga-azọpụta gị ugbu a?
Kedụ onye ga-azọpụta gị ugbu a?
Who will save you now?
Onye zọpụtara ya?
Onye zọpụtara ya?
Who saved him?
Ọ dị mma ka anyị zọpụta ya.
Ọ dị mma ka anyị zọpụta ya.
It is nice for us to save her.