Nkọwa okwu logo
Beta

ónùkwú

onùkwu

Wordonùkwu
Definitions

Noun

1.naive and likely foolish person; stupid person

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

E riri ya maka na ọ bụ onukwu.

E riri ya maka na ọ bụ onukwu.

He was duped becuase he is foolish

Emekwala onukwu ma ị ruo ebe ahụ.

Emekwala onukwu ma ị ruo ebe ahụ.

Don't act naïve when you get there

Akpọzila mmadụ onukwu.

Akpọzila mmadụ onukwu.

Do not call a person stupid.

Kedu ihe iji họta nke a? Ị bụ onukwu?

Kedu ihe iji họta nke a? Ị bụ onukwu?

Why did you choose this one? are you foolish?

Ị̀ bụ onukwu?

Ị̀ bụ onukwu?

Are you stupid?

Ọ na-amasị Chike ịkpọ mmadụ onukwu.

Ọ na-amasị Chike ịkpọ mmadụ onukwu.

Chike likes calling people stupid.

ónyéḿgbù

onyemgbù

Wordonyemgbù
Definitions

Noun

1.a foolish person or someone who is naive or gullible

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Ị bụ nnọọ ezigbo onyemgbu.

Ị bụ nnọọ ezigbo onyemgbu.

You are very foolish person.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.