nàïrà
nàịrà
| Word | nàịrà |
| Definitions | Noun 1.naira |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Naịra ole bụ ihe a?
Naịra ole bụ ihe a?
How much naira is this?
Naanị ndị ji Naịra ka a chọrọ.
Naanị ndị ji Naịra ka a chọrọ.
We want only those with Naịra.
Naịra m agwụla.
Naịra m agwụla.
My Naịra has finished.
Dọla ka Naịra.
Dọla ka Naịra.
Dollar is stronger than Naịra.
Nye m narị naịra.
Nye m narị naịra.
Give me hundred naira.
Naịra bụ ego ndị Naịjirịa.
Naịra bụ ego ndị Naịjirịa.
Naira is the Nigerian currency.
Onye nyere gị Naịra ahụ?
Onye nyere gị Naịra ahụ?
Who gave you that Naịra?
Nye m Naịra ise.
Nye m Naịra ise.
Give me five Naịra.
Naịra abụghị ego siri ike.
Naịra abụghị ego siri ike.
Naira is not a strong currency.
Ọ bụ naịra ka i ji ka ọ bụ dọla?
Ọ bụ naịra ka i ji ka ọ bụ dọla?
Is it naira that you have or dollar?
Mụ na naịra dị na mma.
Mụ na naịra dị na mma.
I am in good terms with naira.