nábàtà
nabàtà
| Word | nabàtà |
| Definitions | Active verb 1.accept; agree 2.welcome; accommodate 3.admit; induct |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
A nabatara m na mahadum a n'afọ 2012.
A nabatara m na mahadum a n'afọ 2012.
I was admitted into this university in 2012.
Anyị na-anabata ndị ọgọ anyị si Abakeleke!
Anyị na-anabata ndị ọgọ anyị si Abakeleke!
We welcome our in-laws from Abakaliki!
Ọ nabatara ihe anyị gwara ya mere.
Ọ nabatara ihe anyị gwara ya mere.
She accepted what we told her happened.