náánï
naānị̄
Word | naānị̄ |
Definitions | Quantifier 峡 1.only; solely |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Naanị otu ihe ka m chọrọ n'aka gị.
Naanị otu ihe ka m chọrọ n'aka gị.
I need only one thing from you.
Kedu ihe o ji were bụrụ na ọ bụ naanị ka ị kpọrọ?
Kedu ihe o ji were bụrụ na ọ bụ naanị ka ị kpọrọ?
Why is it that it is only him that you called?
Ọ bụ naanị gị ka m chọrọ ịhụ taa.
Ọ bụ naanị gị ka m chọrọ ịhụ taa.
You are the only person i want to see today.
O nweghị onye ọ bụ naanị ya ga-ebi n' ụwa.
O nweghị onye ọ bụ naanị ya ga-ebi n' ụwa.
There is no one person that will only live alone in the world
Anyị chọrọ naanị dọkịta abụọ.
Anyị chọrọ naanị dọkịta abụọ.
We want two doctors only.
Naanị otu narị naịra ka e wepụrụ n'ego ahụ.
Naanị otu narị naịra ka e wepụrụ n'ego ahụ.
Only one hundred naira was deducted from the money.
Ọ bụ naanị obere ihe ka a ga-ebechapụ n'ọnụ nkakwụ ọ ghọrọ oke
Ọ bụ naanị obere ihe ka a ga-ebechapụ n'ọnụ nkakwụ ọ ghọrọ oke
Only a small portion of the shrews mouth needs to be cut off for it to become a rat
ótù
otù
Word | otù |
Definitions | Number 一 1.one 2.the same; united |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ndị Katọlik kwenyere n'atọnootu dị ngọzi.
Ndị Katọlik kwenyere n'atọnootu dị ngọzi.
Catholics believe in the Holy Trinity.
Obi unu kwesịrị ịbụ otu.
Obi unu kwesịrị ịbụ otu.
Your hearts should be united.
O nyere m otu akwụkwọ.
O nyere m otu akwụkwọ.
She gave me one book.
Ọrụ ha bụ otu.
Ọrụ ha bụ otu.
Their function is the same.
Naanị otu onye bịara nzukọ anyị.
Naanị otu onye bịara nzukọ anyị.
Only one person was present at our gathering
Otu nwaanyị bịara ebe a
Otu nwaanyị bịara ebe a
One woman came here
Nye m otu akwụkwọ.
Nye m otu akwụkwọ.
Give me one book.
Otu n'ime oroma ndị a mebiri emebi.
Otu n'ime oroma ndị a mebiri emebi.
One of these oranges is spoilt.
Ọ fọdụrụ naanị otu onye.
Ọ fọdụrụ naanị otu onye.
It remains only one person.
Ndị Ngwa na-akpọ otu 'nnaà.
Ndị Ngwa na-akpọ otu 'nnaà.
Ngwa people call one 'nnaa'