Nkọwa okwu logo
Beta

zó ézó

zo ezo

Wordzo ezo
Definitions

Active verb

1.be hidden

Related Terms
Word Stems

Examples

O zoro ezo.

O zoro ezo.

It is hidden.

Ọ na-achọta ihe ọbụla zoro ezo.

Ọ na-achọta ihe ọbụla zoro ezo.

He finds every hidden thing.

Biko dote ego gị ebe zoro ezo.

Biko dote ego gị ebe zoro ezo.

Please keep your money in a hidden place.

Ụlọ ya dị n'ebe zoro ezo.

Ụlọ ya dị n'ebe zoro ezo.

His house is in a hidden place.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.