Nkọwa okwu logo
Beta

yí

yi

Wordyi
Definitions

Active verb

1.fix a time or date for something to take place; schedule

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

A ga-eyi ya ka ọ manye n'ụbọchị abụghị Eke.

A ga-eyi ya ka ọ manye n'ụbọchị abụghị Eke.

It will be scheduled to fall on a day that is not Eke.

Anyị chọrọ iyi asọmpi.

Anyị chọrọ iyi asọmpi.

We want to schedule a competition.

Ọ ga-alọta tupu anyị eyie agba.

Ọ ga-alọta tupu anyị eyie agba.

He shall arrive before we schedule an appointment.

Anyị ga-eyi agba nzụkọ ọzọ.

Anyị ga-eyi agba nzụkọ ọzọ.

We shall fix a date for another meeting.

Ha na-eyi nzụkọ ọzọ.

Ha na-eyi nzụkọ ọzọ.

They are scheduling another meeting.

yì

Wordyì
Definitions

Passive verb

1.resemble; look like

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

O yiri ụgbaala m.

O yiri ụgbaala m.

It looks like my car.

Nwata ahụ yiri nne ya.

Nwata ahụ yiri nne ya.

That child looks like her mother.

O yiri ụgbaala m.

O yiri ụgbaala m.

It looks like my car.

Nwa m ga-eyi m ma o too.

Nwa m ga-eyi m ma o too.

My child will resemble me when he is grown.

See ya ka o yie ya.

See ya ka o yie ya.

Draw it to look like it.

Ọ ga-amasị Amaka iyi Chigozie.

Ọ ga-amasị Amaka iyi Chigozie.

It will please Amaka to resemble Chigozie.

Nwata ahụ yiri nne ya.

Nwata ahụ yiri nne ya.

That child looks like her mother.

Nwa a chọrọ iyi nwanne m.

Nwa a chọrọ iyi nwanne m.

This child wants to resemble my brother.

Nwata na-eyighị nne na nna ya, kedụ onye ọ ga-eyi?

Nwata na-eyighị nne na nna ya, kedụ onye ọ ga-eyi?

A child that does not look like his parents, who will he look like?

O yighị onye m bu n'obi.

O yighị onye m bu n'obi.

He does not resemble who I thought.

Amaghị m ihe ọ na-eyi.

Amaghị m ihe ọ na-eyi.

I do not know what it is looking like.

Gwa anyị ihe akụkọ ahụ na-eyi na nghọta gị.

Gwa anyị ihe akụkọ ahụ na-eyi na nghọta gị.

Tell us what that story looks like in your understanding.

yì

Wordyì
Definitions

Active verb

1.put on a wear or outfit; wear

Related Terms
Word Stems

Examples

A chọrọ m iyi akwa ọhụrụ wee jee emume ahụ.

A chọrọ m iyi akwa ọhụrụ wee jee emume ahụ.

I want to wear new clothes to the ceremony.

Yiri akwa masịrị gị bịa.

Yiri akwa masịrị gị bịa.

Wear any cloth that suits you and come.

M ga-eyi uwe ọcha taa.

M ga-eyi uwe ọcha taa.

I will wear white cloths today.

Ụdị akwa ọ na-eyi adịghị n'ahịa.

Ụdị akwa ọ na-eyi adịghị n'ahịa.

His type of clothe is not in the market.

Ọ chọghị iyi uwe ahụ.

Ọ chọghị iyi uwe ahụ.

He doesn't want to wear that clothe.

yì

Wordyì
Definitions

Passive verb

1.have a wear on; wear; put on (a wear)

Related Terms
Word Stems

Examples

Yiri akwa i yi ụnyaahụ.

Yiri akwa i yi ụnyaahụ.

Wear the cloth you were putting on yesterday.

Onyinye yi akpụụkwụ Udoka.

Onyinye yi akpụụkwụ Udoka.

Onyinye is wearing Udoka's shoes.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.