Nkọwa okwu logo
Beta

sè

Wordsè
Definitions

Active verb

1.draw (diagram, art); take a picture;

2.pull; stretch; sag (elastic);

3.make a type of food by turning it till it becomes thicker;

4.smoke

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Achọrọ m ise igwe.

Achọrọ m ise igwe.

I want to draw a bicycle.

Akpụ e sere ese anaghị amasịcha m.

Akpụ e sere ese anaghị amasịcha m.

I don't really like turned fufu.

Ada na-ese nkụ ndị ahụ otu otu.

Ada na-ese nkụ ndị ahụ otu otu.

Ada is pulling those firewood one after the other.

Anaghị m ese sịga.

Anaghị m ese sịga.

I do not smoke cigarette.

A gwara anyị see oroma.

A gwara anyị see oroma.

We were told to draw an orange.

O sere ntutu ya, m hụ ka ọ ha n'ogologo.

O sere ntutu ya, m hụ ka ọ ha n'ogologo.

She stretched her hair and I saw how long it is.

Ọ na-ese ihe.

Ọ na-ese ihe.

He is drawing.

Onye sere moto a?

Onye sere moto a?

Who drew this car?

sē

Wordsē
Definitions

Active verb

1.to float

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ụgbọmmiri na-ese n'elu mmiri.

Ụgbọmmiri na-ese n'elu mmiri.

A boat floats on water.

èsèrèèsé

èsèrèèse

Wordèsèrèèse
Definitions

Noun

1.drawing; diagram; drawn artwork

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyị kọwara esereese Ojukwu.

Anyị kọwara esereese Ojukwu.

We explained Ojukwu's drawing.

Obi nwere ihe eserese atọ n'ụlọ ya.

Obi nwere ihe eserese atọ n'ụlọ ya.

Obi has three artworks in his house.

Hichaa esereese gị.

Hichaa esereese gị.

Clean up your drawing.

Gosi m etu esi ese esereese a.

Gosi m etu esi ese esereese a.

Show me how to draw this diagram.

Onye nkuzi anyị nyere anyị nnwale eserese ahụ mmadụ.

Onye nkuzi anyị nyere anyị nnwale eserese ahụ mmadụ.

Our teacher gave us a test of human body diagram.

O ji mkpịsịodee see esereese ahụ.

O ji mkpịsịodee see esereese ahụ.

He used a pen to make the drawing.

Ihe eserese anaghị amasị ya.

Ihe eserese anaghị amasị ya.

She does not like artworks.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.