nyé
nye
Word | nye |
Definitions | Active verb 角 1.give |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Achọ m inye ya akwụkwọ ya.
Achọ m inye ya akwụkwọ ya.
I want to give him his book.
Ọ na-enye Ada ego ahụ mgbe anyị batara.
Ọ na-enye Ada ego ahụ mgbe anyị batara.
He was giving Ada that money when we entered.
Ọ na-enye ndị mmadụ ohere ịhụ ya n'ụzọ.
Ọ na-enye ndị mmadụ ohere ịhụ ya n'ụzọ.
He allows people to consult him on the way.
Aga m enye ya akwa.
Aga m enye ya akwa.
I will give him a cloth.
A ga m enye ya etu o siri masi m.
A ga m enye ya etu o siri masi m.
I will give to him the way I want.
Ịnye mmadụ ego n'ezi adịghị mma.
Ịnye mmadụ ego n'ezi adịghị mma.
Giving someone money in the open is not good.
Ọ na-enye m ihe m chọrọ.
Ọ na-enye m ihe m chọrọ.
He gives me what I want.
Onye na-enye enye bụ onye a na-enye.
Onye na-enye enye bụ onye a na-enye.
A person that gives is the person that receives.