nwú ökü
nwu ọkụ
Word | nwu ọkụ |
Definitions | Active verb 照遠 1.catch fire 2.light up (as a source); be lit 3.show sign of electric power; come on (electronic device) |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ndị ọchụọkụ kwesịrị ịbịa tupu ụlọ nke ọzọ enwuru ọkụ.
Ndị ọchụọkụ kwesịrị ịbịa tupu ụlọ nke ọzọ enwuru ọkụ.
Firefighters should come before the other house catches fire.
Akpụụkwụ nwata ahụ na-enwu ọkụ.
Akpụụkwụ nwata ahụ na-enwu ọkụ.
That child's shoe lights up.