mé
me
| Word | me |
| Definitions | Active verb 壊 1.do; make 2.happen |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ihe ọ na-ekwu maka ya mere ọtụtụ afọ gara aga.
Ihe ọ na-ekwu maka ya mere ọtụtụ afọ gara aga.
What she is talking about happened several years ago.
A chọrọ m ime ihe ọ si m mee.
A chọrọ m ime ihe ọ si m mee.
I want to do what he asked me do.
ǹkwúsárá
ǹkwusara
| Word | ǹkwusara |
| Definitions | Noun 寏鋭㡣鮮 1.a speech to a person who is not present or to a personified object; an apostrophe |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems |
Examples
Nkwusara bụ atụmatụokwu doro m anya.
Nkwusara bụ atụmatụokwu doro m anya.
Apostrophe is a figure of speech I am good at.