Nkọwa okwu logo
Beta

fó

fo

Wordfo
Definitions

Active verb

1.break (of day)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Tetanu n'ura. Chi efoola!

Tetanu n'ura. Chi efoola!

Wake up everyone. It's daybreak.

Kpọọ m mgbe chi foro.

Kpọọ m mgbe chi foro.

Call me when the day breaks.

Chi fo, ị bịa.

Chi fo, ị bịa.

When the day breaks, you come.

Ka chi foo!

Ka chi foo!

Let day break oo!

Chi na-efo, ìhè a na-adị ebe niile.

Chi na-efo, ìhè a na-adị ebe niile.

As the day breaks, every where becomes brightened.

Chi anaghị efo ngwa ngwa ugbua.

Chi anaghị efo ngwa ngwa ugbua.

The day does not break fast now.

Chi ga-efo ọsọ ọsọ.

Chi ga-efo ọsọ ọsọ.

The day will break fast.

Chi na-achọ ifo.

Chi na-achọ ifo.

Day is about breaking.

Chi na-efozị mgbe anyị batara.

Chi na-efozị mgbe anyị batara.

The day was breaking when we arrived.

Chi ga-efo n'oge na-adịghị anya.

Chi ga-efo n'oge na-adịghị anya.

It will be daybreak in no distant time.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.