débà
debà
Word | debà |
Definitions | Active verb 肝貝 1.write into; enlist |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Gwa ya ka o deba aha gị.
Gwa ya ka o deba aha gị.
Tell him to write down your name.
Nwoke ahụ na-edeba aha mmadụ niile.
Nwoke ahụ na-edeba aha mmadụ niile.
That man is writing everybody's name
Ọ chọghị ideba aha m n'akwụkwọ.
Ọ chọghị ideba aha m n'akwụkwọ.
He didn't want to register my name.
Ọ gara ideba aha ya n'akwụkwọ.
Ọ gara ideba aha ya n'akwụkwọ.
He went to write his name in the book.
Ụzọndụ ga-edeba aha ndị ezinụụlọ ya n'akwụkwọ ahụ.
Ụzọndụ ga-edeba aha ndị ezinụụlọ ya n'akwụkwọ ahụ.
Ụzọndụ will write the names of his family members in that book.
A ga m edeba ya ma emesịa.
A ga m edeba ya ma emesịa.
I will write it later.
Ị maara mgbe o jiri deba aha m?
Ị maara mgbe o jiri deba aha m?
Do you know when he wrote my name?