Nkọwa okwu logo
Beta

chì

chì

Wordchì
Definitions

Active verb

ch綺

1.rub hard; scrub; brush

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Emeka na-echi aka n'ala.

Emeka na-echi aka n'ala.

Emeka is rubbing his hand on the floor.

Ọ na-echi eze ya.

Ọ na-echi eze ya.

She is brushing her teeth.

chí

chī

Wordchī
Definitions

Active verb

1.approve someone a traditional title or position

2.block; be filled up

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Echiela nna m eze n'obodo anyị.

Echiela nna m eze n'obodo anyị.

My father has been crown king in our town.

Ụzọ ahụ echiela.

Ụzọ ahụ echiela.

That road is blocked.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.