chéfù
chefù
Word | chefù |
Definitions | Active verb 崖鏡 1.forget |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọghị m ichefu ihe ndị a.
Achọghị m ichefu ihe ndị a.
I don't want to forget these things.
Echefuru m ịgwa gị ihe mere m.
Echefuru m ịgwa gị ihe mere m.
I forgot to tell you what happened to me.
Chefuo nke ahụ.
Chefuo nke ahụ.
Forget that one.
Ọ ga-echefu na i nyere ya ego.
Ọ ga-echefu na i nyere ya ego.
He will forget that you gave him money.
Ọ na-echefu onwe ya.
Ọ na-echefu onwe ya.
She forgets herself.
Ọ ma ụma chefuo ya.
Ọ ma ụma chefuo ya.
She intentionally forgot it.
Ọ chọrọ ichefu ihe ahụ mere mana o kweghị ya
Ọ chọrọ ichefu ihe ahụ mere mana o kweghị ya
He wants to forget about the incident but he could not.
Ngọzị chefuru nwa ya na moto.
Ngọzị chefuru nwa ya na moto.
Ngọzị forgot her child in the car.
Biko, chefuo maka ọnwụ nna gị.
Biko, chefuo maka ọnwụ nna gị.
Please, forget about your father's death.
Biko gbaghara ma chefuo.
Biko gbaghara ma chefuo.
Please, forgive and forget.
Echefuru m aha gị.
Echefuru m aha gị.
I forgot your name.