chè échìchè
chè echìchè
Word | chè echìchè |
Definitions | Active verb 崖快 1.to have a conscious mind to some extent of reasoning, remembering experiences and making rational decisions; think |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Hapụ m aka kam chee echiche maka ndụ m.
Hapụ m aka kam chee echiche maka ndụ m.
Leave me let me think about my life.
Iche echiche agaghị enyere gị aka.
Iche echiche agaghị enyere gị aka.
Thinking will not help you.
M chere echiche banyere ihe anyị ga-eme ego ahụ furu efu,
M chere echiche banyere ihe anyị ga-eme ego ahụ furu efu,
I thought about what we are going to do about the missing money.
A nọ m n'ọnụụlọ m na-eche echiche banyere ihe m ga-eme.
A nọ m n'ọnụụlọ m na-eche echiche banyere ihe m ga-eme.
I am in my room thinking about what am going to do.
I ga-eche echiche banyere ihe anyị ga-eme nwoke a?
I ga-eche echiche banyere ihe anyị ga-eme nwoke a?
Will you think about what we are going to do to this man.
Ọ dị mma iche echiche ọfụma banyere ya bụ okwu.
Ọ dị mma iche echiche ọfụma banyere ya bụ okwu.
It will be nice to think well about the matter.
Ana m eche echiche banyere ihe o kwurụ
Ana m eche echiche banyere ihe o kwurụ
I am thinking about what he said.
O kweghị ya chee echiche tupu o kwete.
O kweghị ya chee echiche tupu o kwete.
He did not allow him to think before he agreed.
Gịnị ka i na-echere echiche maka esemokwu a?
Gịnị ka i na-echere echiche maka esemokwu a?
Why are you worried about this misunderstanding?