búdà
budà
Word | budà |
Definitions | Active verb 穫員 1.carry down 2.to demote |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha budara ya n'ala.
Ha budara ya n'ala.
They carried it down.
A ga-ebuda ibu niile ahụ n'ala.
A ga-ebuda ibu niile ahụ n'ala.
All those loads will be carried down.
Ada na-ebuda akpa ya n'ala ugbu a.
Ada na-ebuda akpa ya n'ala ugbu a.
Ada is carrying her bag down now.
E budara m mmiri Nkechi bu n'isi.
E budara m mmiri Nkechi bu n'isi.
I brought down the water Nkechi was carrying on her head.
Achọrọ m ibuda akpa m n'ala.
Achọrọ m ibuda akpa m n'ala.
I want to carry my bag down.
Nyere ya aka budaa akwụkwọ ndịa n'ala.
Nyere ya aka budaa akwụkwọ ndịa n'ala.
Help him get the paper down.
Budaa ihe niile a
Budaa ihe niile a
Carry all these things down.
Kedụ ka a ga-esi buda ya ala?
Kedụ ka a ga-esi buda ya ala?
How do we take it down.
Ha na-ebuda ihe niile n'ala.
Ha na-ebuda ihe niile n'ala.
They are taking everything down
E budara ya n'ọkwa.
E budara ya n'ọkwa.
He was demoted.