bíkö
bikọ
Word | bikọ |
Definitions | Active verb 1.live together |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
A gwara di na nwunye ahụ bikọọ ọnụ.
A gwara di na nwunye ahụ bikọọ ọnụ.
The couple were told to stay together.
Ha bikọrọ ọnụ
Ha bikọrọ ọnụ
They live together.
Ndị Ugwu na-ebiko ọnụ.
Ndị Ugwu na-ebiko ọnụ.
The Northerners live together.
Ha bịkọrọ dịka di na nwunye.
Ha bịkọrọ dịka di na nwunye.
They lived together as husband and wife.
Anyị ga-ebikọ ma na azụ otù ahịa.
Anyị ga-ebikọ ma na azụ otù ahịa.
We will live together and do the same business.
Mụ na nwanne m nwoke ga-ebikọ.
Mụ na nwanne m nwoke ga-ebikọ.
My brother and I will live together.
Ha na-ebikọ n' udo.
Ha na-ebikọ n' udo.
They are living together in peace.
Ngwanụ, unu bikọọ ka anyị hụ.
Ngwanụ, unu bikọọ ka anyị hụ.
Alright, you both should live together let's see.
Ibikọ ọnụ abụghị ihe ha kwesịrị ime ugbu a.
Ibikọ ọnụ abụghị ihe ha kwesịrị ime ugbu a.
Living together is not what they are supposed to do now.