Nkọwa okwu logo
Beta

bé ákwá

be akwa

Wordbe akwa
Definitions

Active verb

1.cry; weep

Related Terms
Word Stems

Examples

Kedụ ihe mere iji ebe akwa?

Kedụ ihe mere iji ebe akwa?

Why are you crying?

Ibe akwa na-awa isi.

Ibe akwa na-awa isi.

Crying brings headache.

Ha malitere bewe akwa mgbe ha natara ozi ahụ.

Ha malitere bewe akwa mgbe ha natara ozi ahụ.

They started crying when they got the information.

Ọ maghị na nwunye ya ga-ebe akwa maka ihe mere.

Ọ maghị na nwunye ya ga-ebe akwa maka ihe mere.

He does not know that his wife will cry because of what happened.

Nwata a mụrụ ọhụrụ kwesịrị ibe akwa.

Nwata a mụrụ ọhụrụ kwesịrị ibe akwa.

A new born child is supposed to cry.

O bere akwa mgbe ọ nụrụ ozi ahụ.

O bere akwa mgbe ọ nụrụ ozi ahụ.

She cried when she heard the house.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.