Nkọwa okwu logo
Beta

wüfè

wụfè

Wordwụfè
Definitions

Active verb

1.jump over

Related Term
Word Stem

Examples

Emeka ga-awụfe oche a ma ọ bata ebe a.

Emeka ga-awụfe oche a ma ọ bata ebe a.

Emeka will jump over this chair when he comes in here.

Biko, wụfee ka anyị pụọ.

Biko, wụfee ka anyị pụọ.

Please jump over let's go.

Onye na-awụfe elu akwa?

Onye na-awụfe elu akwa?

Who is jumping over the bed.

Lee ya, ọ na-awụfe ya ugbu a.

Lee ya, ọ na-awụfe ya ugbu a.

Look at him, He is jumping over it now.

Ọ na-awụfe ihe ọbụla nọchiri ya ụzọ.

Ọ na-awụfe ihe ọbụla nọchiri ya ụzọ.

He jumps over any thing that blocks his way.

Obiọra wụfere aja ahụ.

Obiọra wụfere aja ahụ.

Obiora jumped the fence.

Uju wụfere elu akwa.

Uju wụfere elu akwa.

Uju jumped over the bed.

Achọghị m ịwụfe tebulu.

Achọghị m ịwụfe tebulu.

I don't want to jump over the table.

Gbalịa, wụfee ya.

Gbalịa, wụfee ya.

Try and jump over it.

Adaakụ na-awụfe eriri a oge niile.

Adaakụ na-awụfe eriri a oge niile.

Adaakụ jumps across this rope every time.

Anyị wụfere osisi ahụ dachiri ụzọ.

Anyị wụfere osisi ahụ dachiri ụzọ.

We jumped across that tree that fell on the road.

Onye chọrọ ịwụfe ya?

Onye chọrọ ịwụfe ya?

Who wants to jump over it.

O kweghị ndị mmadụ awụfe.

O kweghị ndị mmadụ awụfe.

It is difficult for people to jump.

Wụfee obere mmiri a.

Wụfee obere mmiri a.

Jump over this small water.

Ị ga-enwe ike ịwụfe olulu a?

Ị ga-enwe ike ịwụfe olulu a?

Can you jump across this pit?

Kedụ nke nnwa m ga-awụfe?

Kedụ nke nnwa m ga-awụfe?

Which one is my child going to jump across.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.