sų
sụ̀
Word | sụ̀ |
Definitions | Passive verb 㣩 1.have a wear (shoe or cloth) on |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ada sụ akpụkpụụkwụ m pụọ.
Ada sụ akpụkpụụkwụ m pụọ.
Ada left with my shoes on.
Sụọ efe m ọzọ ka ị hụ ihe m ga-eme gị.
Sụọ efe m ọzọ ka ị hụ ihe m ga-eme gị.
Wear my dress again and see what I will do to you.
Aga m asụ efe nwanne m nwanyị taata.
Aga m asụ efe nwanne m nwanyị taata.
I will wear my sister's dress today.
Ha na-asụ efe nne ha.
Ha na-asụ efe nne ha.
They wear their mother's dress.
sü
sụ
Word | sụ |
Definitions | Active verb 㣪 1.boil; (liquids) attain a very high temperature which causes bubbles |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ na-asụ na nkeji ise.
Ọ na-asụ na nkeji ise.
It boils in five minutes.
Mmiri ahụ achọghị ịsụ.
Mmiri ahụ achọghị ịsụ.
That water does not want to boil.
Mmiri a, sụọ ka m ji gị mee ụtara garị.
Mmiri a, sụọ ka m ji gị mee ụtara garị.
This water, boil let me use you to make garri fufu.
Mmiri ahụ sụrụ kamgbe ahụ m bara n'usekwu.
Mmiri ahụ sụrụ kamgbe ahụ m bara n'usekwu.
That water boiled since that time I entered the kitchen.
Ọ sụọla.
Ọ sụọla.
It has boiled.
Ofe na-asụ.
Ofe na-asụ.
The soup is boiling.
Mmiri ahụ asụbeghị.
Mmiri ahụ asụbeghị.
The water has not boiled.
sü
sụ
Word | sụ |
Definitions | Active verb 1.cut grass, clear away weeds or bush; weed; deforest |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ha sụrụ ahịhịa.
Ha sụrụ ahịhịa.
They cut grasses.
sü
sụ
Word | sụ |
Definitions | Active verb 1.pound; crush something into a powder, paste or smooth dough, by hitting it with a tool |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ bụ Amaka na-asụ ose n'usekwu.
Ọ bụ Amaka na-asụ ose n'usekwu.
It is Amaka that is pounding pepper in the kitchen.
Bịa sụọ nri a.
Bịa sụọ nri a.
Come and pound this food.
Achọrọ m ịsụ ji.
Achọrọ m ịsụ ji.
I want to pound yam.
Emeka na-asụ nri.
Emeka na-asụ nri.
Emeka is pounding food.
Onye sụrụ ụtara ji a?
Onye sụrụ ụtara ji a?
Who pounded this yam fufu?
Kpọọ onye ga-asụ nri a.
Kpọọ onye ga-asụ nri a.
Call the person that will pound this food.