sö ńsö
sọ nsọ
Word | sọ nsọ |
Definitions | Active verb 1.forbid; prohibit; taboo; abhor |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Iwu na-asọ ya nsọ.
Iwu na-asọ ya nsọ.
The law forbids it.
Njọ so na ihe Chukwu na-asọ nsọ.
Njọ so na ihe Chukwu na-asọ nsọ.
Sin is among the things God forbids.
Ụka anyị na-asọ nsọ ịta anụ taa.
Ụka anyị na-asọ nsọ ịta anụ taa.
Our church prohibits eating meat today.
Ọ doro m anya na ịsọ nsọ njọ akwamiiko agaghị ekwe gị.
Ọ doro m anya na ịsọ nsọ njọ akwamiiko agaghị ekwe gị.
I am sure that you can't abhor the sin of adultery.
O nwere onye ihe ọma na-asọ nsọ?
O nwere onye ihe ọma na-asọ nsọ?
Is there anyone that abhors good thing?