Nkọwa okwu logo
Beta

sà

Wordsà
Definitions

Active verb

1.open, especially by spreading

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ ga-asa ọnụ ya ma i weta ngaji nso n'ọnụ ya.

Ọ ga-asa ọnụ ya ma i weta ngaji nso n'ọnụ ya.

She will open her mouth if you bring the spoon close to her mouth.

Nkịta ahụ sara anya mgbe ọ nụrụ ụkpọrọ.

Nkịta ahụ sara anya mgbe ọ nụrụ ụkpọrọ.

That dog opened it's eyes when it heard a noise.

sà

Wordsà
Definitions

Active verb

1.respond; reply

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Etu o si saa ya ajụjụ ahụ adịghị mma.

Etu o si saa ya ajụjụ ahụ adịghị mma.

The way he responded to the question was not good.

Ị ga-asa ajụjụ m jụrụ gị.

Ị ga-asa ajụjụ m jụrụ gị.

You will respond to the question I asked you.

O nweghị onye sara ya okwu.

O nweghị onye sara ya okwu.

Nobody answered him.

sá

sa

Wordsa
Definitions

Active verb

1.wash

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ana m asa ahụ.

Ana m asa ahụ.

I am having a shower.

Ana m asa efere.

Ana m asa efere.

I am washing plates.

Saa akwa ndị ahụ ngwa ngwa.

Saa akwa ndị ahụ ngwa ngwa.

Wash those cloths quickly.

Ha na-asa akwa.

Ha na-asa akwa.

They are washing.

O kwere nkwa na ọ ga-asa ya.

O kwere nkwa na ọ ga-asa ya.

He promised to wash it.

Ịsa akwa na-amasị m.

Ịsa akwa na-amasị m.

I like washing.

ṃgbīísìömá

m̀gbiisìọ̄mā

Wordm̀gbiisìọ̄mā
Definitions

Noun

1.perfume

Variationsm̀gbaisìọ̄mā
Related Terms
Word Stems

Examples

Ha nwere ụdị mgbiisiọma dị ichiiche.

Ha nwere ụdị mgbiisiọma dị ichiiche.

The have different types of perfumes.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.