rïö árįrïö
rịọ arị̀̀rịọ
Word | rịọ arị̀̀rịọ |
Definitions | Active verb 1.beg; beseech; pray; 2.beg for alms |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ezeugwu rịọrọ arịrịọ.
Ezeugwu rịọrọ arịrịọ.
Ezeugwu begged.
A chọrọ m ịrịọ arịrịọ ka unu nye m ego.
A chọrọ m ịrịọ arịrịọ ka unu nye m ego.
I want to ask you to give me money.
Ịrịọ arịrịọ esoghị n'omenala anyị.
Ịrịọ arịrịọ esoghị n'omenala anyị.
Begging is not part of our culture.
Rịọ arịrịọ ka a gbaghara gị.
Rịọ arịrịọ ka a gbaghara gị.
Beg for forgiveness.
Onye na-arịọ arịrịọ ahụ?
Onye na-arịọ arịrịọ ahụ?
Who is the petitioner?
Ọ ga-arịọ arịrịọ ma ọ bịaruo.
Ọ ga-arịọ arịrịọ ma ọ bịaruo.
He will beg when he comes.