Nkọwa okwu logo
Beta

rïà örïà

rịà ọrịà

Wordrịà ọrịà
Definitions

Active verb

渦寊渦

1.suffer illness; be sick; suffer from disease

Related Terms
Word Stems

Examples

Nne Ngọzị dị ka ọ na-arịa ọrịạ.

Nne Ngọzị dị ka ọ na-arịa ọrịạ.

Ngozi's Mother looks as if she is sick

Ọ na-arịa ọrịa ọzịza

Ọ na-arịa ọrịa ọzịza

She is suffering from a swelling disease

Ịrịa ọrịa mgbe niile adịghị mma.

Ịrịa ọrịa mgbe niile adịghị mma.

It is not good to fall sick too often.

Ọ rịara ọrịa nke ukwuu n'ụlọọrụ.

Ọ rịara ọrịa nke ukwuu n'ụlọọrụ.

He became very sick at the office.

Ude na-arịa ọrịa nke ukwuu.

Ude na-arịa ọrịa nke ukwuu.

Ude falls sick too much.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.