nàtá
nàta
Word | nàta |
Definitions | Active verb 1.receive; 2.receive by collecting from someone |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọrọ m ịnata ya ego m.
Achọrọ m ịnata ya ego m.
I want to collect my money from him.
Achọrọ m ịnata gị ihe.
Achọrọ m ịnata gị ihe.
I want to collect something from you.
Onye natara ozi Amadi?
Onye natara ozi Amadi?
Who received Amadi's message?
Ọ dị mkpa ịnata ozi a.
Ọ dị mkpa ịnata ozi a.
It is good to receive the message.
Nata ya akwuḳwo ahụ ka anyị pụọ.
Nata ya akwuḳwo ahụ ka anyị pụọ.
Collect that book from him and lets go.