Nkọwa okwu logo
Beta

má ákáàkpà

ma akaàkpà

Wordma akaàkpà
Definitions

Active verb

1.steal from someone's bag or pocket; pickpocket

Variationsma aka àkpà
Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

A mara ya akaakpa n'ahịa.

A mara ya akaakpa n'ahịa.

She was pickpocketed at the market.

Ịma akaakpa amarala ya ahụ.

Ịma akaakpa amarala ya ahụ.

He is used to pickpocketing.

Amakwala akaakpa, ọ bụghị ezi ihe.

Amakwala akaakpa, ọ bụghị ezi ihe.

Do not pickpocket, it is not a good thing.

Enyi ya na-ama akaakpa.

Enyi ya na-ama akaakpa.

His friend pickpockets.

Ọ dị ka nwa a ga-ama akaakpa ma o too.

Ọ dị ka nwa a ga-ama akaakpa ma o too.

It seems this child will pickpocket when he grows.

E jidere ya mgbe ọ na-ama akaakpa.

E jidere ya mgbe ọ na-ama akaakpa.

She was caught while pickpocketing.

Onye mara gị akaakpa?

Onye mara gị akaakpa?

Who picked your pocket?

Ị na-ama akaakpa?

Ị na-ama akaakpa?

Do you pick pockets?

Ọ bụghị m mara ya akaakpa.

Ọ bụghị m mara ya akaakpa.

I am not the one that picked his pocket.

E ji ịma akaakpa mara nna ya.

E ji ịma akaakpa mara nna ya.

His father is known for pickpocketing.

Ọ naghị ekwe ka a maa akaakpa n'ụgboala ya.

Ọ naghị ekwe ka a maa akaakpa n'ụgboala ya.

He does not allow pick-pockets in his vehicle.

Ndị na-ama akaakpa anaghị anọ ebe a.

Ndị na-ama akaakpa anaghị anọ ebe a.

Persons who pick pockets do not stay here.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.